Jump to content

Gbantu language

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Mbipụta nke a enweghịzị nkwado nke nwere ike ịbụte ndeghe. Biko Biko kwalite ibe ndokọba ọrụ gị ma jiri ihu ọzọ bipụta ọrụ dị.

Gbantu (Gwantu) bụ ụyọkọ asụsụ nile nke Plateau na Naịjirịa. Gwantu bụ isi aha asụsụ, ndị ọzọ bụ Numana, Janda na Numbu.

Ụdị dị iche iche

Blench (afọ 2019) depụtara ụdị dị iche iche ndị a n'ihe ọ na-akpọ ụyọkọ Numbuo-Nunkuo-Numana.[1]

  • Numbu
  • Gbantu
  • Klọb (uzọ asụsụ atọ)
    • Klọb (ekwuru na Klọb na Ungwar Mallam)
    • Klọb (ekwuru na Klọb na Anku)
    • ụzọ asụsụ a na-asụ n'obodo Nicok (Ungwar Jatau) na Ungwan Makama ogbe
  • Numana

Edensibịa

  1. Blench (2019). An Atlas of Nigerian Languages, 4th, Cambridge: Kay Williamson Educational Foundation.