BBC News, Ìgbò - Akụkọ
Isi akụkọ
Gịnị bụ 'Rainbow Coalition' na-esere ndị gọvanọ APC na Nyesom Wike?
Rainbow Coalition bụ atụmatụ Nyesom Wike bụ Minista na-ahụ maka isi obodo Naịjirịa ugbua nakwa onye bụbu gọvanọ Riva steeti.
Gọọmenti Nigeria ehiwela otu ga-enyocha ọnwụ mmadụ 37 n'ụlọọrụ NSCDC na Niger steeti
Nke a bụ akụkọ maka mmadụ 37 nwụrụ n'ụlọọrụ NSCDC nakwa ihe gọvanọ steeti ahụ bụ Mohammed Umaru Bago gwara BBC.
Uche Nnaji: Ihe asatọ merela ya n'okwu asambodo adịgboroja na ebumnobi ya ịchị Enugwu na oge o mere
Ọkaikpe enyela iwu ka enye uche nnaji bụbu Minister Sayensi na nka na ụzụ ohere ịga ala Bekee maka nleta ahụike.
Gịnị dị n'iwu ọhụrụ ụka Jehovah's Witnesses mere gbasara ịnara ọbara?
Akụkọ banyere mgbanwe ọhụrụ nke ụka Jehovah's Witnesses mere banyere ịnara ọbara maọbụ ịmịnye mmadụ ọbara onye ọzọ.
UNGA: Onyeisiala Tinubu ga-alọghachi Nigeria na ngwụcha izu a - Obi ọchịchị
Onyeisiala Bola Tinubu agabeghị ọgbakọ UNGA n'afọ atọ ọ nyere n'ọchịchị. Lee ihe ndị kpatara ya
Kọwaara m isi akụkọ
Vidio, Akụkọ dị mkpa - Septemba 22, 2026, Duration 0,55
Akụkọ ndị kachasị mkpa n'ụwa taa bụ Tuzde, Septemba 22, 2026.
Anambra kwesịrị ịkwado gọọmenti etiti – Ka Soludo kwuru dịka ọ gara n'ihu ịpịasu Peter Obi
Cheta na kemgbe abalị ole ma ole ugbua ka Gọvanọ Anambara steeti bụ Chukwuma Soludo na Peter Obi bụbu Gọvanọ steeti ahụ ma jiri otu ndọrọndọrọ ọchịchị Nigeria Democratic Congress (NDC) na-azọ ọkwa Onyeisiala Naịjirịa na ntuliaka afọ 2027 na-arụrịtaụka.
Eke Hit: A tụọla nwa dibịa a mkpọrọ maka ebubo metụtara ịgwọ okeite
A tụọla nwa dịbịa 'Eke Hit' mkpọrọ afọ isii maka ebubo metụtara ịgwọ okeite.
Akwa Ọkụkọ: Gọvanọ Soludo enyela Chigozie Nwangwu ntọhapụ
Gọvanọ Charles Soludo enyela Akwa Ọkụkọ ntọhapụ.
BBC News Igbo nọ na WhatsApp gị
Nweta akụkọ na mgbasaozi niile ndị ọrụ anyị haziri n'Igbo, ma bụrụkwa onye mbụ ga-anụ akụkọ niile dị mkpa na-akpọtụ na Naịjirịa nakwa n'ụwa niile.
