Mercy Chinwo
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Mercy |
ụbọchị ọmụmụ ya | 5 Septemba 1990 |
Ebe ọmụmụ | Port Harcourt |
Dị/nwunye | Uzochika Blessed |
Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | singer-songwriter |
ebe agụmakwụkwọ | University of Port Harcourt |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2012 |
okpukpere chi/echiche ụwa | Efefe Kraịst |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
ngwa egwu | olu egwụ |
ụdị | gospel music, contemporary music, contemporary worship music, African gospel |
Ihe nrite | Nigerian Idol, African Gospel Awards |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Mercy Nnenda Chinwo Audio bụ onye na-agụ egwú gospel nke Naijiria, onye na-abụ abụ, onye na'eme ihe nkiri, onye na na-eme ihe ọchị na onye na-ede egwu. Ọ malitere ịbụ abụ mgbe ọ dị afọ asatọ n'òtù ukwe ụmụaka na ụlo ụka ọ na ekpe, ọ meriri Nigerian Idol Season 2 na 2012.[1] A mụrụ Mercy Nnenda Chinwo ụbọchị nke ise na ọnwa nke itoolu na afọ nari iri itoolu na iri itoolu, na obodo ya bụ Portharcourt, Rivers Steeti. Ọ bụ nwa nke anọ n'ime ụmụ ise n'ezinụlọ ya. Nna ya nwụrụ mgbe ọ dị obere. Ọ lụrụ Pastor Blessed Uzochikwa onye si Delta Steeti, Nijiria.[2]
Chinwo wepụtara egwu mbụ ya, "Testimony" na afọ puku abụọ na iri ise, na "Igwe" otu afọ ka e mesịrị na 2017.[3] Mercy Chinwo bụ Minista Egwú Gospel[4]
Ndụ onwe onye
[dezie | dezie ebe o si]Ọ lụrụ na Port Harcourt na Pastor Blessed Uzochikwa nke Water Brooks Church Lekki na iri na atọ nke ọnwa asatọ na afọ puku abụọ na abụọ[5][6]
Ime ihe nkiri
[dezie | dezie ebe o si]Otu afọ mgbe ọ meriri Nigerian Idol, ọ nwetara ọrụ ihe nkiri mbụ ya na ihe nkiri Yvonne Nelson, House of Gold ebe ọ rụrụ ọrụ dị ka Lucia, ya na Yvonne Jackson, Majid Michel, na Omawumi na ndị ọzọ.[7] Ihe nkiri House of Gold meriri Best Picture na Ghana Movie Awards na Best Ghanaian Movie na 2013 City People .
Ihe ndị ọ rụzuru
[dezie | dezie ebe o si]- N'afọ puku iri abuo iri na abụọ, Mercy Chinwo meriri Nigerian Idol.
- N'afọ puku iri abụọ iri na asatọ, e nyere Mercy Chinwo ihe nrite Best Gospel Artiste na CLIMAX Awards puku iri abụọ iri na asatọ.[8]
- N'afọ puku iri abụọ iri na itoolu, na mbipụta mbụ nke Africa Gospel Awards Festival (AGAFEST puku iri abụọ iri na itoolu) A kpọrọ Mercy Chinwo onye mmeri na ngalaba Africa Gospel New Artiste of the Year, Africa Gospel Female Artiste of of the Year (Otu Ịhụnanya Dị Ife).[9][10]
- N'afọ puku abụọ na iri abụọ, Mercy Chinwo pụtara dị ka onye na-ese ozi ọma nke afọ na AFRIMMA Awards.[11]
Nkọwapụta
[dezie | dezie ebe o si]Album
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ How Mercy Chinwo won Nigerian Idols. Vanguard News (9 April 2012). Retrieved on 9 June 2019.
- ↑ Mercy Chinwo Biography: Age, Net Worth, Career, Awards, Ministry (en-US). Trengezie (2020-09-07). Archived from the original on 2021-12-17. Retrieved on 2021-12-17.
- ↑ Media (2019-11-12). Gospel Artiste of the Week: MERCY CHINWO (en-US). Daughters Of Destiny TV. Retrieved on 2020-05-24.
- ↑ Mercy Chinwo gets signed to EeZee Conceptz Record Label | Gospotainment.com. gospotainment.com. Retrieved on 9 June 2019.
- ↑ Olonilua (2022-06-27). Mercy Chinwo's fiance reacts to old video where he called singer 'sister' (en). Daily Trust. Retrieved on 2022-07-26.
- ↑ Royal (2022-08-14). Gospel singer, Mercy Chinwo goes emotional as she walks down the aisle [Video] (en-GB). Vanguard News. Retrieved on 2022-08-16.
- ↑ House of Gold Full Cast & Crew - nlist nlist | Nollywood, Nigerian Movies & Casting. nlist.ng. Retrieved on 9 June 2019.
- ↑ Mercy Chinwo receives First Award. Lighteousness Entertainment News (23 August 2018). Retrieved on 9 June 2019.
- ↑ Africa Gospel Awards 2019: Full list of nominees. Music In Africa (14 January 2019). Retrieved on 9 June 2019.
- ↑ AGAFEST 2019 Awards – Photos, event review and full list of winners. WorshippersGh (4 April 2019). Retrieved on 9 June 2019.
- ↑ Ugo. "Cuppy, Simi, Rema are Winners at 2020 AFRIMMA Awards - #AFRIMMA2020", Prime 9ja Online. Retrieved on 2022-09-26. (in en)